Jenesis 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Biri dị ka ọbịa n’ala a,+ m ga-anọnyere gị, m ga-agọzikwa gị, n’ihi na ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a niile,+ m ga-emezukwa iyi m ṅụụrụ Ebreham nna gị,+
3 Biri dị ka ọbịa n’ala a,+ m ga-anọnyere gị, m ga-agọzikwa gị, n’ihi na ọ bụ gị na mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a niile,+ m ga-emezukwa iyi m ṅụụrụ Ebreham nna gị,+