2 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Amazaya+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ ghọrọ eze, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadan+ onye Jeruselem.
25 Amazaya+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ ghọrọ eze, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jehoadan+ onye Jeruselem.