2 Ndị Eze 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ 2 Ndị Eze 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ Ọ bụ ya wuru ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago n’ụlọ Jehova.+
4 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu.+ Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+
35 Ọ bụ naanị na e bibighị ebe ndị dị elu. Ndị mmadụ ka nọ na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu.+ Ọ bụ ya wuru ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe mgbago n’ụlọ Jehova.+