Ilu 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwatakịrị na-esi n’omume ya eme ka a mata onye ọ bụ, ma ihe ọ na-eme ọ̀ dị ọcha, ziekwa ezi.+ Ilu 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nzuzu ka e kekọtara ya na obi nwata;+ ọ bụ ụtarị ịdọ aka ná ntị ga-ewepụ ya n’ebe dị anya n’ebe ọ nọ.+
15 Nzuzu ka e kekọtara ya na obi nwata;+ ọ bụ ụtarị ịdọ aka ná ntị ga-ewepụ ya n’ebe dị anya n’ebe ọ nọ.+