2 Ndị Eze 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+ 2 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
21 Ndị Juda niile wee kpọrọ Azaraya,+ ọ gbara afọ iri na isii+ mgbe ahụ, ha wee mee ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+