2 Ndị Eze 15:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’oge ahụ, Jehova malitere izite+ Rizin+ eze Siria na Pika+ nwa Remalaya ka ha buso Juda agha.