2 Ndị Eze 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Aịzaya 57:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị na-akpali agụụ mmekọahụ n’etiti osisi ukwu dị iche iche,+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ndị na-egbu ụmụaka n’iyi ndagwurugwu dị iche iche, n’ebe ndị gbawara agbawa na nkume dị elu?+
4 O wee na-achụ àjà ma na-esure ihe nsure ọkụ n’ebe ndị dị elu+ nakwa n’ugwu nta dị iche iche+ nakwa n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+
5 ndị na-akpali agụụ mmekọahụ n’etiti osisi ukwu dị iche iche,+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ndị na-egbu ụmụaka n’iyi ndagwurugwu dị iche iche, n’ebe ndị gbawara agbawa na nkume dị elu?+