Jenesis 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Adam na nwunye ya wee nwee mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya Set,+ n’ihi na, dị ka o kwuru: “Chineke ahọpụtaworo m mkpụrụ ọzọ n’ọnọdụ Ebel, n’ihi na Ken gburu ya.”+
25 Adam na nwunye ya wee nwee mmekọahụ ọzọ, nwunye ya wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya Set,+ n’ihi na, dị ka o kwuru: “Chineke ahọpụtaworo m mkpụrụ ọzọ n’ọnọdụ Ebel, n’ihi na Ken gburu ya.”+