1 Ihe E Mere 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ime ụmụ Elizefan,+ ọ kpọkọtara Shemaya+ bụ́ onyeisi na ụmụnne ya, narị mmadụ abụọ;