Jenesis 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Timna+ wee bụrụ iko Elifaz, nwa Isọ. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Eda, nwunye Isọ.
12 Timna+ wee bụrụ iko Elifaz, nwa Isọ. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Eda, nwunye Isọ.