Ọrụ Ndịozi 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Otú ọ dị, n’ihi na m nwetara enyemaka+ si n’ebe Chineke nọ, anọ m na-agbara ma ndị nta ma ndị ukwu àmà ruo taa, ma adịghị m ekwu ihe ọ bụla ma e wezụga ihe Ndị Amụma+ na Mozis+ kwuru na ọ bụ ihe ga-eme,
22 Otú ọ dị, n’ihi na m nwetara enyemaka+ si n’ebe Chineke nọ, anọ m na-agbara ma ndị nta ma ndị ukwu àmà ruo taa, ma adịghị m ekwu ihe ọ bụla ma e wezụga ihe Ndị Amụma+ na Mozis+ kwuru na ọ bụ ihe ga-eme,