2 Samuel 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+
13 O wee ruo na mgbe ndị bu+ igbe Jehova zọrọ nzọụkwụ isii, ọ chụrụ ehi na anụ mara abụba n’àjà ozugbo.+