1 Ihe E Mere 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro;
17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro;