Jenesis 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ugbu a, kpọghachi nwunye nwoke ahụ, n’ihi na nwoke ahụ bụ onye amụma,+ ọ ga-arịọsikwara gị arịrịọ ike.+ Dịrịkwa ndụ. Ma ọ bụrụ na ị kpọghachighị ya, mara na ị ga-anwụrịrị, gị na ndị gị niile.”+ Abụ Ọma 105:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Sị: “Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,+Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.”+
7 Ma ugbu a, kpọghachi nwunye nwoke ahụ, n’ihi na nwoke ahụ bụ onye amụma,+ ọ ga-arịọsikwara gị arịrịọ ike.+ Dịrịkwa ndụ. Ma ọ bụrụ na ị kpọghachighị ya, mara na ị ga-anwụrịrị, gị na ndị gị niile.”+