2 Samuel 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge niile m gagharịrị n’etiti ụmụ Izrel,+ ọ̀ dị okwu m gwara otu n’ime ebo Izrel+ nke m nyere iwu ịzụ ndị m Izrel dị ka atụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ewughịrị m ụlọ e ji osisi sida wuo?’”’
7 N’oge niile m gagharịrị n’etiti ụmụ Izrel,+ ọ̀ dị okwu m gwara otu n’ime ebo Izrel+ nke m nyere iwu ịzụ ndị m Izrel dị ka atụrụ, sị, ‘Gịnị mere na unu ewughịrị m ụlọ e ji osisi sida wuo?’”’