5 Lee, m na-eche echiche iwuru aha Jehova bụ́ Chineke m ụlọ,+ dị nnọọ ka Jehova kwere Devid nna m ná nkwa, sị, ‘Ọ bụ nwa gị nke m ga-eme ka ọ nọkwasị n’ocheeze gị n’ọnọdụ gị ga-ewuru aha m ụlọ.’+
10 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ ya onwe ya ga-abụrụ m nwa,+ mụ onwe m ga-abụkwara ya nna.+ M ga-emekwa ka ocheeze nke ọbụbụeze ya+ n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.’