2 Samuel 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị. Aịzaya 55:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+
15 Ma obiọma* m agaghị esi n’ebe ọ nọ pụọ dị ka m wepụrụ ya n’ebe Sọl nọ,+ bụ́ onye m wepụrụ n’ihi gị.
3 Tọọnụ ntị n’ala+ bịakwute m.+ Geenụ ntị, mkpụrụ obi unu ga-adịkwa ndụ,+ mụ na unu ga-agba ndụ, bụ́ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi+ n’ihe banyere obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.+