2 Samuel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ya bụ, site na Siria na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn na ndị Filistia+ na Amalek,+ na ihe a kwatara n’aka Hadadiza nwa Rihọb eze Zoba.+
12 ya bụ, site na Siria na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn na ndị Filistia+ na Amalek,+ na ihe a kwatara n’aka Hadadiza nwa Rihọb eze Zoba.+