1 Samuel 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid na ndị ikom ya wee gbagoo ka ha wakpo ndị Geshọ+ na ndị Gazaịt na ndị Amalek;+ n’ihi na ọ bụ ha bi n’ala si Tilam+ ruo Shọọ,+ ruokwa n’ala Ijipt. 1 Samuel 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee kpụrụ ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi niile, bụ́ ndị ha chị na-aga n’ihu anụ ụlọ ndị ọzọ. Ha wee sị: “Ndị a bụ ihe Devid kwatara.”+
8 Devid na ndị ikom ya wee gbagoo ka ha wakpo ndị Geshọ+ na ndị Gazaịt na ndị Amalek;+ n’ihi na ọ bụ ha bi n’ala si Tilam+ ruo Shọọ,+ ruokwa n’ala Ijipt.
20 Devid wee kpụrụ ìgwè ewu na atụrụ na ìgwè ehi niile, bụ́ ndị ha chị na-aga n’ihu anụ ụlọ ndị ọzọ. Ha wee sị: “Ndị a bụ ihe Devid kwatara.”+