2 Samuel 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Joab hụrụ na e si n’ihu, sikwa n’azụ na-abịa ibuso ya agha, ozugbo, ọ họọrọ ụfọdụ n’ime ndị niile kasị ike+ n’Izrel wee hazie ha n’usoro izute ndị Siria. Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+
9 Mgbe Joab hụrụ na e si n’ihu, sikwa n’azụ na-abịa ibuso ya agha, ozugbo, ọ họọrọ ụfọdụ n’ime ndị niile kasị ike+ n’Izrel wee hazie ha n’usoro izute ndị Siria.