2 Samuel 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee sị: “Ọ bụrụ na ndị Siria akarịa m ike, ị ga-abụrụ m onye nzọpụta; ma ọ bụrụ na ụmụ Amọn akarịa gị ike, m ga-abịa zọpụta gị.+
11 O wee sị: “Ọ bụrụ na ndị Siria akarịa m ike, ị ga-abụrụ m onye nzọpụta; ma ọ bụrụ na ụmụ Amọn akarịa gị ike, m ga-abịa zọpụta gị.+