1 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Devid wee sị: “Onye ọ bụla nke ga-ebu ụzọ buso ndị Jibọs agha+ ga-abụ onye ndú na onyeisi.” Joab+ nwa Zeruya wee buru ụzọ gbagoo, o wee ghọọ onyeisi.
6 Devid wee sị: “Onye ọ bụla nke ga-ebu ụzọ buso ndị Jibọs agha+ ga-abụ onye ndú na onyeisi.” Joab+ nwa Zeruya wee buru ụzọ gbagoo, o wee ghọọ onyeisi.