Ọnụ Ọgụgụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee sochie nwoke Izrel ahụ azụ wee banye n’ụlọikwuu ahụ magbuo ha abụọ, nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ, ube ahụ wee si n’ihe o ji bụrụ nwaanyị gafere. E wee kwụsị ihe otiti ahụ a na-eti ụmụ Izrel.+
8 O wee sochie nwoke Izrel ahụ azụ wee banye n’ụlọikwuu ahụ magbuo ha abụọ, nwoke Izrel ahụ na nwaanyị ahụ, ube ahụ wee si n’ihe o ji bụrụ nwaanyị gafere. E wee kwụsị ihe otiti ahụ a na-eti ụmụ Izrel.+