Jenesis 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ee e, onyenwe m! Gee m ntị. M na-enye gị ala ahụ, m na-enyekwa gị ọgba nke dị na ya. M na-enye gị ya n’ihu ụmụnna m.+ Lie onye nwụnahụrụ gị.”
11 “Ee e, onyenwe m! Gee m ntị. M na-enye gị ala ahụ, m na-enyekwa gị ọgba nke dị na ya. M na-enye gị ya n’ihu ụmụnna m.+ Lie onye nwụnahụrụ gị.”