1 Ihe E Mere 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+ 1 Ihe E Mere 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+
31 Ndị a bụ ndị Devid+ nyere ọrụ ka ha na-eduzi ịbụ abụ n’ụlọ Jehova mgbe e debesịrị Igbe ahụ n’ebe ọ ga na-adị.+
33 Ndị a bụ ndị ọbụ abụ,+ ndị isi nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị n’ụlọ iri ihe,+ bụ́ ndị a na-ekenyeghị ọrụ ọzọ;+ n’ihi na ha kwesịrị ịnọ n’ọrụ ha ma n’ehihie ma n’abalị.+