Ọpụpụ 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+
14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+