Ọpụpụ 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike nye Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla, gị onwe gị ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị, ohu gị nwoke ma ọ bụ ohu gị nwaanyị ma ọ bụ anụ ụlọ gị ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị.+
10 Ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike nye Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla, gị onwe gị ma ọ bụ nwa gị nwoke ma ọ bụ nwa gị nwaanyị, ohu gị nwoke ma ọ bụ ohu gị nwaanyị ma ọ bụ anụ ụlọ gị ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi n’obodo gị.+