Ọnụ Ọgụgụ 1:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ndị Livaị ga-ama ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu Ihe Àmà, ka a ghara iweso+ nzukọ ụmụ Izrel iwe; ndị Livaị ga na-ejekwa ozi e kwesịrị ije n’ụlọikwuu Ihe Àmà.”+
53 Ndị Livaị ga-ama ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu Ihe Àmà, ka a ghara iweso+ nzukọ ụmụ Izrel iwe; ndị Livaị ga na-ejekwa ozi e kwesịrị ije n’ụlọikwuu Ihe Àmà.”+