Ọnụ Ọgụgụ 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-ewere ndị Livaị nye Erọn na ụmụ ya. Ha bụ ndị e nyere enye, ndị e si n’ụmụ Izrel+ nye ya.