Ọpụpụ 6:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+
23 Erọn wee lụrụ Elaịsheba nwa Aminadab, nwanne nwaanyị Nashọn.+ E mesịa, ọ mụụrụ ya Nedab na Abaịhu, Elieza na Ịtama.+