Luk 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ụbọchị Herọd,+ bụ́ eze Judia, e nwere otu onye nchụàjà aha ya bụ Zekaraya nke nọ n’ìgwè nke Abaịja.+ O nwekwara nwunye onye bụ́ otu n’ime ụmụ Erọn.+ Aha ya bụ Elizabet.
5 N’ụbọchị Herọd,+ bụ́ eze Judia, e nwere otu onye nchụàjà aha ya bụ Zekaraya nke nọ n’ìgwè nke Abaịja.+ O nwekwara nwunye onye bụ́ otu n’ime ụmụ Erọn.+ Aha ya bụ Elizabet.