Luk 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ka ọ nọ na-arụ ọrụ dị ka onye nchụàjà n’ebe e kenyere ìgwè nke ya ọrụ+ n’ihu Chineke, Luk 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma, mgbe ụbọchị nke ya maka ijere ọha mmadụ ozi zuru,+ ọ lawara n’ụlọ ya.