2 Ihe E Mere 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ndị dị n’aka Obed-idọm+ nakwa akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.+
24 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ndị dị n’aka Obed-idọm+ nakwa akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze,+ kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.+