1 Ihe E Mere 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hosa bụ́ onye si n’agbụrụ Meraraị mụrụ ụmụ. Shimraị bụ onyeisi, ọ bụghị ya bụ ọkpara+ kama nna ya họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi;+
10 Hosa bụ́ onye si n’agbụrụ Meraraị mụrụ ụmụ. Shimraị bụ onyeisi, ọ bụghị ya bụ ọkpara+ kama nna ya họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi;+