1 Ihe E Mere 29:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị nwere nkume nyere ha ka e debe ha n’ụlọ nkwakọba akụ̀ nke dị n’ụlọ Jehova, nke Jehayel+ onye si n’agbụrụ Geshọn+ na-elekọta.
8 Ndị nwere nkume nyere ha ka e debe ha n’ụlọ nkwakọba akụ̀ nke dị n’ụlọ Jehova, nke Jehayel+ onye si n’agbụrụ Geshọn+ na-elekọta.