1 Ihe E Mere 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ụmụ Elịiza bụ Rehabaya+ bụ́ onyeisi; Elịiza amụghị ụmụ ọzọ, ma ụmụ Rehabaya dị nnọọ ọtụtụ.