1 Ihe E Mere 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Kohat+ bụ Amram, Izha,+ Hibrọn+ na Ọziel,+ mmadụ anọ. 1 Ihe E Mere 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ Hibrọn bụ Jeraya bụ́ onyeisi, Amaraya bụ́ onye nke abụọ, Jahazayel bụ́ onye nke atọ nakwa Jekamiam+ bụ́ onye nke anọ.
19 Ụmụ Hibrọn bụ Jeraya bụ́ onyeisi, Amaraya bụ́ onye nke abụọ, Jahazayel bụ́ onye nke atọ nakwa Jekamiam+ bụ́ onye nke anọ.