Jenesis 31:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+ 1 Samuel 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Hibru gafere Jọdan+ gaa n’ala Gad+ na Gilied. Ma Sọl ka nọ na Gilgal, ndị Izrel niile wee mara jijiji na-eso ya.+
21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+
7 Ndị Hibru gafere Jọdan+ gaa n’ala Gad+ na Gilied. Ma Sọl ka nọ na Gilgal, ndị Izrel niile wee mara jijiji na-eso ya.+