2 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehọnadab,+ nwa Shimea,+ nwanne Devid; Jehọnadab bụkwa nwoke maara ihe nke ukwuu. 2 Samuel 21:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee na-akwa Izrel emo.+ N’ikpeazụ, Jọnatan+ nwa Shimiaị+ bụ́ nwanne Devid gburu ya.
3 Ma Amnọn nwere otu enyi aha ya bụ Jehọnadab,+ nwa Shimea,+ nwanne Devid; Jehọnadab bụkwa nwoke maara ihe nke ukwuu.