2 Samuel 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka nke a na-eme, a mụụrụ Devid ụmụ ndị ikom+ na Hibrọn,+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril mụrụ. 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+
2 Ka nke a na-eme, a mụụrụ Devid ụmụ ndị ikom+ na Hibrọn,+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril mụrụ.
5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+