1 Timoti 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs,+ na ndị mmụọ ozi a họọrọ, ka ị na-eme ihe ndị a n’ebughị ụzọ mee mkpebi, ghara iji echiche hiere ụzọ na-eme ihe ọ bụla.+
21 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs,+ na ndị mmụọ ozi a họọrọ, ka ị na-eme ihe ndị a n’ebughị ụzọ mee mkpebi, ghara iji echiche hiere ụzọ na-eme ihe ọ bụla.+