2 Ihe E Mere 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo. 2 Ihe E Mere 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Sọlọmọn wee rụọ arịa+ niile dị n’ụlọ ezi Chineke na ebe ịchụàjà e ji ọlaedo mee+ na tebụl+ ndị achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ha,
8 Ọ rụkwara tebụl iri ma dọba ha n’ụlọ nsọ ahụ, ise n’aka nri, ise n’aka ekpe,+ ọ rụkwara otu narị ọkwá ọlaedo.
19 Sọlọmọn wee rụọ arịa+ niile dị n’ụlọ ezi Chineke na ebe ịchụàjà e ji ọlaedo mee+ na tebụl+ ndị achịcha a na-eche n’ihu Chineke na-adị n’elu ha,