1 Ihe E Mere 28:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee nye Sọlọmọn nwa ya ụkpụrụ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ na nke ụlọ ya dị iche iche nakwa ụlọ nkwakọba ihe ya+ na ọnụ ụlọ ya ndị ga-adị n’elu*+ na ọnụ ụlọ ime ya ndị ga-agba ọchịchịrị na ụlọ a ga-adọba ihe mkpuchi mmehie;+
11 Devid wee nye Sọlọmọn nwa ya ụkpụrụ+ nke ihe owuwu ụzọ mbata+ na nke ụlọ ya dị iche iche nakwa ụlọ nkwakọba ihe ya+ na ọnụ ụlọ ya ndị ga-adị n’elu*+ na ọnụ ụlọ ime ya ndị ga-agba ọchịchịrị na ụlọ a ga-adọba ihe mkpuchi mmehie;+