-
1 Ihe E Mere 22:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Devid wee nye ndị isi niile nke Izrel iwu ka ha nyere Sọlọmọn nwa ya aka, sị:
-
-
1 Ihe E Mere 28:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
28 Devid wee kpọkọta ndị isi+ niile nke Izrel, ndị isi+ nke ebo dị iche iche na ndị isi nke ìgwè dị iche iche na-ejere eze ozi na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha+ na ndị isi nke otu narị otu narị ndị agha+ na ndị isi nke ndị na-elekọta ngwongwo+ na anụ ụlọ+ niile nke eze na ụmụ ya,+ tinyere ndị na-eje ozi n’obí eze+ na ndị dike,+ ọbụna dimkpa ọ bụla bụ́ dike, na Jeruselem.
-