1 Ihe E Mere 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee sị: “Sọlọmọn nwa m bụ obere nwa, isi akabeghịkwa ya,+ ma ụlọ a ga-ewuru Jehova ga-adị ebube nke ukwuu,+ maakwa mma+ pụrụ iche n’ala niile. Ka m kwadebere ya ihe.” Devid wee kwadebe ihe dị ukwuu tupu ya anwụọ.+ 1 Ihe E Mere 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A pụghị ịgụ ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè dịnụ ọnụ ma ọlị.+ Bilie mee ihe,+ ka Jehova nọnyekwara gị.”+
5 Devid wee sị: “Sọlọmọn nwa m bụ obere nwa, isi akabeghịkwa ya,+ ma ụlọ a ga-ewuru Jehova ga-adị ebube nke ukwuu,+ maakwa mma+ pụrụ iche n’ala niile. Ka m kwadebere ya ihe.” Devid wee kwadebe ihe dị ukwuu tupu ya anwụọ.+
16 A pụghị ịgụ ọlaedo na ọlaọcha na ọla kọpa na ígwè dịnụ ọnụ ma ọlị.+ Bilie mee ihe,+ ka Jehova nọnyekwara gị.”+