Aịzaya 63:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị nnọọ ka mgbe anụmanụ gbadara na ndagwurugwu,* mmụọ Jehova mere ka ha zuru ike.”+ Otú a ka i si duru ndị gị iji meere onwe gị aha mara mma.+
14 Dị nnọọ ka mgbe anụmanụ gbadara na ndagwurugwu,* mmụọ Jehova mere ka ha zuru ike.”+ Otú a ka i si duru ndị gị iji meere onwe gị aha mara mma.+