1 Ihe E Mere 22:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ugbu a, nwa m, ka Jehova nọnyere gị, ị ga-enwekwa ihe ịga nke ọma wee wuo ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị, dị nnọọ ka o kwuru banyere gị.+
11 “Ugbu a, nwa m, ka Jehova nọnyere gị, ị ga-enwekwa ihe ịga nke ọma wee wuo ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị, dị nnọọ ka o kwuru banyere gị.+