Ezikiel 27:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ákwà gị a gbasara agbasa bụ linin tụrụ àgwà nke si n’Ijipt,+ ka o wee bụrụ ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị. Ákwà na-acha anụnụ anụnụ+ na ákwà e sijiri odo odo+ nke si n’agwaetiti Elaịsha+ ka e ji kpuchie elu gị.
7 Ákwà gị a gbasara agbasa bụ linin tụrụ àgwà nke si n’Ijipt,+ ka o wee bụrụ ákwà ụgbọ mmiri nke dị n’elu gị. Ákwà na-acha anụnụ anụnụ+ na ákwà e sijiri odo odo+ nke si n’agwaetiti Elaịsha+ ka e ji kpuchie elu gị.