2 Samuel 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke isii bụ Itriam,+ onye Egla, nwunye Devid, mụrụ. Ọ bụ ndị a ka a mụụrụ Devid n’ime Hibrọn.