2 Ihe E Mere 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ n’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Jeroboam ka Abaịja malitere ịchị Juda.+